Onyekachukwu from US
July 5 at 12:27 pm
Chukwuokike abiama, Ike agwugokwe m. Amaghi m ihenozo m ga-eme. Ike ikpe ekpere agwula m, ike iburu hi Abu agwula m. Ekwensu na-acho imeri Chineke, I ga-agba nkiti Ka m laa n'iyi Onyenwe m? Anya mmiri agwula m n"Anya, amakwaghi m ihe m ga eme eme.
Chineke biko meere m ebere.
Ekwekwala Ka ihere mee ndi tukwasara Obi n'ebe ino.
Ekpee m n'aha Jesus, iseee!!
Responses
No responses yet.